00:00/00:00
随时随地任意搜索并下载全网无损歌曲
扫描右侧二维码下载歌曲到手机
免费获取更多无损音乐下载链接

文本歌词


Gbo Gan Gbom (Une Soul) - Flavour/Phyno/zoro
Obu onye mere ihe na ada
Nwanne oooooa eyii
Obu onye mere ihe na ada
Na nje ooooo na nje
Nwa nnunu no ngigi egwu emewe
Anyi ejee anyi apuwa
Ijele nwa n'igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka eji ama dike oo eyi
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe anyi ejewe
Abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege
Imazi kwa na ihe erike
Gbo ga gbom odi ufele
Kiriri mgbom anyi apari e
Imana akwakoru buta ngwa
N'ihe emewe mme me
Gbo ga gbom mbo bo
Kiriri mgbom anyi apari e
Imana anyi kwakoru puta ngwa
Ihe emewe mme me
Inu the sound iga eko go di
Odicha ka anyi adi loco
Akalube ekesiwe
Rest in peace sam loco
All I need is my choco
Ka pia the beat ka obu motor
First class n'ime ogbe
Nwanne nga egosigi asambodo
Aka na aku aka na gbam gbam
Obere oge now ha nuwa ka m
Muna men na ata ife aru ama
Anyi zuko n'ugbo nkanu
Dika ije yikwa silipon
Dika nwata bu kwa king kong dika
Flavour nwa mama
Lace gi a buta cupon
Ngga illisong anyi ga na apili ife
Till dawn
Imaro agba hepem hekem
To get u feel among
Na njeee na njee
Nwa nnunu no na ngigi egwu emewe
Anyi ejewe anyi apuwa
Ijele nwa n'igbo na egwu emewe
Achara ugo nwanyi ngwa gbarum egwu
Makana igbata ofuma egburu ewu
Mbelede ka eji ama dike oo eyi
Bicycle na enwero brake na agba ajo oso
Anyi ejewe anyi ejewe
Abe aputara ihe emewe
Abe aputara ana edege
Imazi kwa na ihe erike
Gbo ga gbom odi ufele
Kiriri mgbom anyi apari e
Imana akwakoru buta ngwa
N'ihe emewe mme me
Gbo ga gbom mbo bo
Kiriri mgbom anyi apari e
Imana anyi kwakoru puta ngwa
Ihe emewe mme me
Abegi give me chance
Nwa mkpi is a goat and the normal is a cow
Abegi give me chance
Imetu'm aka eweru'm mewe hewe n ishi
Ibu nwa onye itaru ji ego one zee
Ayaya nya oho ayaya nya oho
Ayaya oho ihe nwa akariwo'm eka
Igbo nwelu men no na ghana
Men no adis ababa
Pi the girls ka nabana
Ha badova dolci and gabana
Ogene ebili
Abacha na akidi n'otupili
Ljele ekwechili
Utaba di bem ibia ikechili
Ebele julu inye'm otele
Neyele n'ofulu phyno n'ijele
N'igbo nwele owele
Igbo adiri obele
Na agu iyi n'ojuru n'owela
Na odiri ofele na obuu na
Ikwere kwewe nu'm ishi ka ngwere
Emekwana ifele butuo ukwu
Ka fele tewe ka itolu na owere
Ah mena mena na koiso mena ni
De hi goludi ne klipa
Nkpo nani nkponani boys
Na hamaring ka asi no pan na tinker
Na nje na nje
Nwa nnunnu no na ngige egwu emewe
Anyi ejewe anyi apuwa eyi
Ljele nwa n'igbo n'egwu emewe
Achalu ugo nwanyi ngwa gbalu'm egwu
Maka na igbata ofuma m'gbuolu ghu ewu
Mberedee ka eji ama dikee iyee
Basikolo na enweyi breaki na agba ajo oso
Anyi ejewe anyi ejewe
Ebe anyi putara ihe emewe
Ebe anyi putara ana edege
Imazikwa na ihe erike
Owu onye melu ife na ada
Nwune'm ooo
Owu onye melu ife na ada
Owu onye melu ife na ada
Owu onye melu ife na ada
Melu ife na ada

推荐音乐

热门歌手

最新歌单

声明:本站不存储任何音频数据,站内歌曲来自搜索引擎,如有侵犯版权请及时联系我们,我们将在第一时间处理!

自若本站收录的无意侵犯了DJ或DJ所属公司权益,请通过底部联系方式来信告知,我们会及时处理和回复!领酷音乐网

领酷音乐网-免费MP3下载|流行DJ舞曲|抖音热门歌曲|网络热门歌曲|酷狗音乐排行 版权投诉 请联系我们 123456#qq.com