00:00/00:00
随时随地任意搜索并下载全网无损歌曲
扫描右侧二维码下载歌曲到手机
免费获取更多无损音乐下载链接

文本歌词


Agu - Phyno
Composed by:Phyno
Uma amagu makwa ife-an'alu
Umu nnunu mawka ife an'alu
Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu
Nwa chuba ha na iso na ife-an'alu
Uma amagu makwa ife-an'alu
Umu nnunu mawka ife an'alu
Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu
Nwa nwudo fa na iso na ife-an'alu
Imana muna chineke ama nkewa
Oku di mu n'isi up NEPA
See I'm minding my biz
N***a I'm chilling
Men n'akokwa too munwa n'esewa
Mana ikwueri chaa iga-amakwa na mmbu oga
Nwa sit down be humble you too buga
No dey rush
No dey gidigidi maka-anu gba oke oso
Anyi egosi ya ife anyi bu bia
'Cause even if I no get kobo
Abobi ga na eti mbombo
'Cause me I no wan see sorrow
I prefer make I rise solo
You say anywhere we dey afia n'azu
Umu amagu makwa ife an'alu
Mana kupulu mu maka mpiawa-azu
Gbadokwa anya maka mpiawa-azu
Eeh heh
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
You must kwere nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
Na mu e tole nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
You must kwere nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
Na mu e tole nwanne
Carry your matter ebulu je ebulu na
Maka na olu kuo ekelebe ebulu bia
They wish me bad mana ebelebe kwulu fa
See I go dey on top like a ceiling fan
Shey you remember when you jonce me
Nsigi nwanne n'igbuo muo
What my n***a no dey post me
I tell you nwanne n'iko muo
Even if I no get kobo
Abobi ga na etsi mbombo
'Cause me I no wan see sorrow
I prefer make I rise solo
You say anywhere we dey afia n'azu
Umu amagu makwa ife an'alu
Mana kupulu mu maka mpiawa-azu
Gbadokwa anya maka mpiawa-azu
Eeh heh
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
You must kwere nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
Na mu e tole nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
You must kwere nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
Na mu e tole nwanne
Uma amagu makwa ife-an'alu
Umu nnunu mawka ife an'alu
Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu
Nwa chuba ha na iso na ife-an'alu
Uma amagu makwa ife-an'alu
Umu nnunu mawka ife an'alu
Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu
Nwa nwudo fa na iso na ife-an'alu
Wah
Now they tell me Phyno talk that talk
Nsi ya hapu
When I'm eating I don't talk that much
Nwa ejim olu n'onu I don't care
If you call that bluff
I go for mine enwe rom reason
To hustle backwards
Dreams of getting a crib for my mama
Now she got two
Ndi ala kporo m nwa nsi
See the bewast I turned to
Too much money agugidegom
Till hands turn blue
M London Paris umu nnunu a sim Bonjour
Imana muna chineke ama nkewa
Oku di mu n'isi up nepa
See I'm minding my biz
N***a I'm chilling
Men n'akokwa too munwa n'esewa
Mana ikwueri chaa iga-amakwa na mmbu oga
Nwa sit down be humble you too buga
No dey rush
No dey gidigidi maka-anu gba oke oso
Anyi egosi ya ife anyi bu bia
Even if I no get kobo
Abobi ga na eti mbombo
'Cause me I no wan see sorrow
I prefer make I rise solo
You say anywhere we dey afia n'azu
Umu amagu makwa ife an'alu
Mana kupulu mu maka mpiawa-azu
Gbadokwa anya maka mpiawa-azu
Eeh heh
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
You must kwere nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
Na mu e tole nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
You must kwere nwanne
A n'abala-agu mba
A n'abala-agu mba
Na mu e tolenwanne
Uma amagu makwa ife-an'alu
Umu nnunu mawka ife an'alu
Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu
Nwa chuba ha na iso na ife-an'alu
Uma amagu makwa ife-an'alu
Umu nnunu mawka ife an'alu
Ima-na ndi obodo makwa ife-an'alu
Nwa nwudo fa na iso na ife-an'alu

推荐音乐

热门歌手

最新歌单

声明:本站不存储任何音频数据,站内歌曲来自搜索引擎,如有侵犯版权请及时联系我们,我们将在第一时间处理!

自若本站收录的无意侵犯了DJ或DJ所属公司权益,请通过底部联系方式来信告知,我们会及时处理和回复!领酷音乐网

领酷音乐网-免费MP3下载|流行DJ舞曲|抖音热门歌曲|网络热门歌曲|酷狗音乐排行 版权投诉 请联系我们 123456#qq.com